Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

AISAIA 30:19 - Compare All Versions

AISAIA 30:19 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Unu ndị Zayọn ndị bi na Jerusalem, ndị nke m, unu agaghị ebekwa akwa ọzọ, nʼihi na Onyenwe anyị bụ onye obi ebere. Ọ ga-enyere unu aka mgbe ọbụla unu kpọkuru ya.

AISAIA 30:19 IGBOB (Bible Nso)

N'ihi na otù ndi gēbi na Zaion nime Jerusalem: i gaghi-akwa ákwá ọzọ ma-ọli: Ọ gēmere gi amara n'ezie n'olu iti-nkpu-gi; mb͕e Ọ nuru Ọ gāza gi otù mb͕e ahu.