Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

AISAIA 30:1 - Compare All Versions

AISAIA 30:1 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

“Ahụhụ ga-adịrị ụmụ ndị nnupu isi,” otu a ka ONYENWE ANYị kwupụtara, “bụ ndị na-agbaso nzube nke na-esiteghị nʼaka m, ndị ha na ndị ọzọ na-agba ndụ nke Mmụọ m na-anabataghị, si otu a na-eme ka mmehie na-aba ụba nʼelu mmehie.

AISAIA 30:1 IGBOB (Bible Nso)

Ahuhu gādiri umu nēwezuga onwe-ha, ọ bu ihe si n'ọnu Jehova puta, ndi nēme ihe ezubeworo, ma o siteghi n'akam; ndi ji ihe-nkpuchi ekpuchi ihe, ma ọ bughi nke Mọm, ka ha we were nmehie tukwasi na nmehie