AISAIA 27:6 - Compare All Versions
AISAIA 27:6 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼụbọchị ndị na-abịa, Jekọb ga-agba mgbọrọgwụ. Izrel ga-agbawa okoko dịka osisi, maakwa ifuru, jirikwa mkpụrụ mejupụta ụwa niile.
Kesaa
AISAIA 27 BIUAISAIA 27:6 IGBOB (Bible Nso)
N'ọdi-n'iru Jekob gāb͕a nkpọrọgwu: Israel gāb͕awa okoko dika osisi, ma ifuru: ha we mejue iru elu-uwa dum madu bi n'ihe-omume.
Kesaa
AISAIA 27 IGBOB