AISAIA 26:8 - Compare All Versions
AISAIA 26:8 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
E, ONYENWE ANYị, anyị na-aga nʼụzọ nke ikpe gị niile, na-ele anya gị. Aha gị na ihe niile e ji mara gị bụ ihe na-agụsị obi anyị agụ ike.
Kesaa
AISAIA 26 BIUAISAIA 26:8 IGBOB (Bible Nso)
Ọzọ, n'uzọ nke ikpé-Gi nile, Jehova, ka ayi leworo anya Gi: aha-Gi na ncheta-Gi nāti nkpuru-obi-ayi akpiri.
Kesaa
AISAIA 26 IGBOB