AISAIA 26:7 - Compare All Versions
AISAIA 26:7 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ụzọ nke onye ezi omume ha nʼotu, gị, Onye ziri ezi, na-eme ka okporoụzọ ndị ezi omume dị larịị.
Kesaa
AISAIA 26 BIUAISAIA 26:7 IGBOB (Bible Nso)
Uzọ onye ezi omume nēso bu izi-ezi nile: Gi onye ziri ezi nēme ka uzọ onye ezi omume di lari.
Kesaa
AISAIA 26 IGBOB