Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

AISAIA 26:2 - Compare All Versions

AISAIA 26:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Meghee ụzọ ama niile, ka mba ndị ahụ na-eme ezi omume bata, e, bụ mba ahụ kwesiri ntụkwasị obi.

AISAIA 26:2 IGBOB (Bible Nso)

Meghenu ọnu-uzọ-ama nile, ka mba nke nēme ezi omume nke nēdebe ikwesi-ntukwasi-obi nile we ba nime.