AISAIA 24:5 - Compare All Versions
AISAIA 24:5 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ụwa bụ ihe e merụrụ emerụ site na ndị ya; ha enupula isi nʼiwu niile, ha agbanweela ụkpụrụ ya, mebie ọgbụgba ndụ ebighị ebi ahụ.
Kesaa
AISAIA 24 BIUAISAIA 24:5 IGBOB (Bible Nso)
Emeruwo kwa uwa n'okpuru ndi bi ya; n'ihi na ha agabigawo iwu nile, b͕anwe ukpuru, mebie ọb͕ub͕a-ndu ebighi-ebi.
Kesaa
AISAIA 24 IGBOB