Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

AISAIA 24:23 - Compare All Versions

AISAIA 24:23 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ọnwa ga-ada mba, anwụ ka ihere ga-eme; nʼihi na ONYENWE ANYị, Onye pụrụ ime ihe niile, ga-achị nʼugwu Zayọn nakwa nʼime Jerusalem, ọ ga-eji oke ebube chịa nʼihu ndị okenye ya.

AISAIA 24:23 IGBOB (Bible Nso)

Ọnwa gēnwe kwa iru-ihere, ihere gēme kwa anyanwu; n'ihi na Jehova nke usu nile nke ndi-agha aghọwo eze n'ugwu Zaion, na nime Jerusalem, ọ bu kwa n'iru ndi-okenye-Ya ka nsọpuru gādi.