Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

AISAIA 23:9 - Compare All Versions

AISAIA 23:9 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ọ bụ ONYENWE ANYị, Onye pụrụ ime ihe niile zubere ya, nʼihi iweda nʼala mpako na ịma mma ya niile, na iwetara ndị niile a na-asọpụrụ nʼụwa nlelị.

AISAIA 23:9 IGBOB (Bible Nso)

Jehova nke usu nile nke ndi-agha ezubewo ya, ime ka npako nke ima-nma nile ghara idi nsọ, ime ka elelìa ndi-nsọpuru nile nke uwa.