Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

AISAIA 23:18 - Compare All Versions

AISAIA 23:18 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ma uru ahịa ya niile, na ego niile ọ kpatara site nʼịzụ ahịa ka ọ ga-edo nsọ nye ONYENWE ANYị. Ha agaghị edokọkwa ha nʼotu ebe izo ha, kama uru ahịa ha niile ga-adịrị ndị niile na-ebi ezi ndụ nʼihu ONYENWE ANYị. Ha ga-ejikwa ego ahụ zụọ ihe oriri na uwe dị mma.

AISAIA 23:18 IGBOB (Bible Nso)

Urù-ahia-ya na onyinye-ikwa-iko-ya gāghọ kwa ihe nsọ Jehova nwere: agaghi-edebe ya n'ulo-àkù, agaghi-ebukọba kwa ya; n'ihi na ndi bi n'iru Jehova gēnwe urù-ahia-ya, iriju afọ, na inwe ákwà-nb͕okwasi nādigide adigide.