AISAIA 22:23 - Compare All Versions
AISAIA 22:23 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Aga m eme ka o guzosie ike dịka ǹtu a kpọgidere nʼaja ụlọ. Ocheeze ya ga-ewetara ụlọ nna ya nsọpụrụ.
Kesaa
AISAIA 22 BIUAISAIA 22:23 IGBOB (Bible Nso)
M'gākpọgide kwa ya dika ǹtú n'ebe kwesiri ntukwasi-obi; ọ gāghọ-kwa-ra ulo nna-ya oche-eze nsọpuru.
Kesaa
AISAIA 22 IGBOB