AISAIA 2:8 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
AISAIA 2:8 IGBOB (Bible Nso)
Ala-ha juputa-kwa-ra n'ihe-efu; ọlu nke aka-ha ka ha nākpọ isi ala nye, bú ihe nke nkpisi-aka-ha mere.
AISAIA 2:8 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ala ha jupụtara nʼarụsị, ha na-akpọ isiala nye ihe ndị ahụ ha ji aka ha kpụọ, ihe ndị ahụ mkpịsịaka ha kpụrụ.