Mafee gaa na ọdịnaya

AISAIA 2:1 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

AISAIA 2:1 IGBOB (Bible Nso)

Okwu nke Aisaia nwa Emoz huru bayere Juda na Jerusalem.

AISAIA 2 IGBOB

AISAIA 2:1 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nke a bụ ihe Aịzaya nwa Emọz hụrụ banyere Juda na Jerusalem.

AISAIA 2 BIU