AISAIA 19:19 - Compare All Versions
AISAIA 19:19 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼụbọchị ahụ, ebe ịchụrụ ONYENWE ANYị aja ga-adị nʼetiti ala Ijipt. A ga-ewukwa otu ogidi ncheta nye ONYENWE ANYị nʼoke ala ha.
Kesaa
AISAIA 19 BIUAISAIA 19:19 IGBOB (Bible Nso)
N'ubọchi ahu ebe-ichu-àjà gādiri Jehova n'etiti ala Ijipt, otù ogidi n'akuku ókè-ala-ya gādi-kwa-ra Jehova.
Kesaa
AISAIA 19 IGBOB