AISAIA 1:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
AISAIA 1:2 IGBOB (Bible Nso)
Nurunu, elu-igwe, gi uwa, ṅa kwa nti, n'ihi na Jehova ekwuwo okwu: umu ka M'meworo ka ha toputa, emewokwam ka ha di elu, ma umu ahu ejehiewo megidem.
AISAIA 1:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Gee ntị, gị eluigwe, gee ntị, gị ụwa! Nʼihi na ONYENWE ANYị ekwuola okwu: “Azụrụ m ụmụntakịrị, zụlite ha, ma ha enupula isi megide m.