AISAIA 1:17
AISAIA 1:17 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Mụtanụ otu e si eme ihe ziri ezi; chọọnụ ikpe ziri ezi, nyerenụ ndị a na-emegbu aka. Werenụ ọnọdụ nna nʼebe ndị na-enweghị nna nọ, ma kwuchitenụ ọnụ ụmụ nwanyị di ha nwụrụ.
Kesaa
Gụọ AISAIA 1