Mafee gaa na ọdịnaya

AISAIA 1:1 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

AISAIA 1:1 IGBOB (Bible Nso)

Ọhù Aisaia nwa Emoz, nke ọ huru bayere Juda na Jerusalem n'ubọchi Uzaia na Jotam na Ehaz na Hezekaia, bú ndi-eze Juda.

AISAIA 1 IGBOB

AISAIA 1:1 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ọhụ Aịzaya nwa Emọz, nke ọ hụrụ banyere Juda na Jerusalem nʼoge ọchịchị Ụzaya, Jotam, Ehaz na Hezekaya, bụ ndị eze Juda.

AISAIA 1 BIU