Mafee gaa na ọdịnaya

HOSEA 9:4 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

HOSEA 9:4 IGBOB (Bible Nso)

Ha agaghi-awusiri Jehova àjà manya-vine, àjà di iche iche ha agaghi-atọ kwa Ya utọ: dika nri ndi nēru újú ka nri-ha gādiri ha; ndi nile ndi nēri ya gāghọ ndi ruru árú: n'ihi na nri-ha gādiri ọchichọ nkpuru-obi-ha; ọ gaghi-abata n'ulo Jehova.

HOSEA 9 IGBOB

HOSEA 9:4 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ha agaghị awụsa ihe ọṅụṅụ dịka aja nye ONYENWE ANYị, nʼihi na ọdịghị aja ha ga-achụ ga-atọ ya ụtọ. Aja ndị a ga-adị ha ka nri nke ndị na-eru ụjụ si dị. Onye ọbụla riri nri ndị a ga-abụ onye na-adịghị ọcha. Nri ndị a ga-adịrị naanị ha onwe ha, ha agaghị ewebata ya nʼụlọnsọ ukwu ONYENWE ANYị.

HOSEA 9 BIU