Mafee gaa na ọdịnaya

HOSEA 7:8 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

HOSEA 7:8 IGBOB (Bible Nso)

Efraim, n'etiti ndi nile di iche iche ka ya onwe-ya nāgwa onwe-ya ọgwa; Efraim aghọwo ob͕e achicha nke anātugharighi atughari.

HOSEA 7 IGBOB

HOSEA 7:8 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

“Ifrem na-agwakọta onwe ya nʼetiti ndị mba ọzọ. Ifrem dịkwa ka mbadamba achịcha a na-atụgharịghị atụgharị.

HOSEA 7 BIU