HOSEA 7:7 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
HOSEA 7:7 IGBOB (Bible Nso)
Ha nile di ọku ka ite-ọku uku, ha ewe ripia ndi-ikpe-ha; ndi-eze nile ha adawo n'ala: ọ dighi onye nākpọkum n'etiti ha.
HOSEA 7:7 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha niile dị ọkụ dịka ite ighe achịcha dị ọkụ. Ha na-eripịa ndị eze ha. Ndị eze ha niile na-ada, ma o nweghị onye nʼime ha na-akpọku m.