Mafee gaa na ọdịnaya

HOSEA 7:3 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

HOSEA 7:3 IGBOB (Bible Nso)

Ha ji ihe ọjọ ha eme ka eze ṅuria, ji kwa okwu-ugha nile ha eme ka ndi-isi ṅuria.

HOSEA 7 IGBOB

HOSEA 7:3 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

“Eze ha na-aṅụrị ọṅụ nʼihe ọjọọ ha; ụmụ eze na-achị ọchị nʼihi ụgha ha.

HOSEA 7 BIU