Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

HOSEA 6:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

HOSEA 6:2 IGBOB (Bible Nso)

Ọ gēme ka ayi dighachi ndu mb͕e ubọchi abua gasiri: n'ubọchi nke-atọ ka Ọ gēme ka ayi bilie, ayi ewe di ndu n'iru Ya.

Kekọrịta
HOSEA 6 IGBOB

HOSEA 6:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ọ ga-eme ka anyị dịkwa ndụ ọzọ mgbe ụbọchị abụọ gasịrị. Nʼụbọchị nke atọ, ọ ga-eme ka anyị bilie guzokwa nʼụkwụ anyị, meekwa ka anyị dịrị ndụ nʼihu ya.

Kekọrịta
HOSEA 6 BIU