HOSEA 4:4 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
HOSEA 4:4 IGBOB (Bible Nso)
Ma otú ọ di, ka onye ọ bula ghara ise okwu, ka onye ọ bula ghara kwa iba nba; n'ihi na ndi-gi di ka ndi nēseso onye-nchu-àjà okwu.
HOSEA 4:4 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Ma otu ọ dị, ka onye ọbụla ghara ise okwu, ka onye ọbụla ghara ibo ibe ya ebubo. Nʼihi na ndị gị dịka ndị na-eseso onye nchụaja okwu.