Mafee gaa na ọdịnaya

HOSEA 4:3 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

HOSEA 4:3 IGBOB (Bible Nso)

N'ihi nka ka ala nka gēru újú, onye ọ bula nke bi nime ya gāta kwa aru, ya na anu ọhia na anu-ufe nke elu-igwe; ọ bu kwa azù nile nke oké osimiri ka agēkpochapu.

HOSEA 4 IGBOB

HOSEA 4:3 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nke a mere ala jiri nọrọ nʼiru ụjụ, ndị niile nọ na ya na-atakwa ahụ, ma anụ ọhịa, ma nnụnụ nke igwe, ọ bụladị azụ dị nʼosimiri ka a na-ekpochapụ.

HOSEA 4 BIU