Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

HOSEA 4:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

HOSEA 4:2 IGBOB (Bible Nso)

Ọ bu nání ọb͕ub͕a-iyi, na okwu-ugha, na ob͕ub͕u-madu, na izu-ori, na ikwa-iko; ha etipúwo etipú, iwusi-ọbara-madu emetuwo kwa iwusi-ọbara-madu.

Kekọrịta
HOSEA 4 IGBOB

HOSEA 4:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ọ bụ naanị ịbụ ọnụ, ịgha ụgha na igbu mmadụ, izu ohi na ịkwa iko. Ọgbaaghara dị nʼebe niile, ya na ogbugbu mmadụ na-esepụghị aka.

Kekọrịta
HOSEA 4 BIU