HOSEA 3:5
HOSEA 3:5 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Mgbe nke a gasịrị, Izrel ga-alọghachi, chọọ ONYENWE ANYị bụ Chineke ha, na Devid bụ eze ha. Ha ga-ewere ịma jijiji bịakwute ONYENWE ANYị, bịaghachitekwa ngọzị ya nʼoge ikpeazụ a.
Kesaa
Gụọ HOSEA 3