Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

HOSEA 2:9 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

HOSEA 2:9 IGBOB (Bible Nso)

N'ihi nka ka M'gānaghachi ọkam na mb͕e-ya, na manya-vine ọhum na mb͕e-ya akara àkà, M'gānaputa kwa aji-anum na flax nkem nke enyere ikpuchi ọtọ-ya.

Kekọrịta
HOSEA 2 IGBOB

HOSEA 2:9 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

“Ya mere, aga m ewerekwa ọka m mgbe ọ chara, na mmanya ọhụrụ m mgbe oge ya ruru. Aga m anapụkwa ya akwa ajị anụ m na akwa ọcha m, nke ekwesiri iji kpuchie ọtọ ya.

Kekọrịta
HOSEA 2 BIU