HOSEA 2:8 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
HOSEA 2:8 IGBOB (Bible Nso)
Ma ya onwe-ya amaghi na ọ bu Mu onwem nyere ya ọka-ya na manya-vine ọhu ya, na manu ọhu ya, me ka ọla-ọcha na ọla-edo bara ya uba, bú nke ha ji mere Beal ihe.
HOSEA 2:8 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ọ kwetaghị na ihe ndị a si nʼaka m, na ọ bụ mụ nyere ya ọka, na mmanya ọhụrụ, na mmanụ oliv, na ọlaọcha, na ọlaedo ndị ahụ niile nke o ji na-efe Baal.