Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

HOSEA 2:6 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

HOSEA 2:6 IGBOB (Bible Nso)

N'ihi nka, le, M'gaje iji ogwu b͕achi uzọ-gi, M'gāb͕achibido kwa ya ogige, o we ghara ichọputa okporo-uzọ-ya nile.

Kekọrịta
HOSEA 2 IGBOB

HOSEA 2:6 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nʼihi nke a, aga m eji ogwu na uke gbachie ya gburugburu; aga m agbachi ụzọ ya, mee ya ka ọ ghara ịma ebe ọ na-eje.

Kekọrịta
HOSEA 2 BIU