HOSEA 2:20 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
HOSEA 2:20 IGBOB (Bible Nso)
M'gēkwere kwa ilu gi n'Onwem n'ikwesi-ntukwasi-obi: i we mara, Jehova.
HOSEA 2:20 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Aga m eji ikwesi ntụkwasị obi kwere ịlụ gị. Ị ga-amatakwa ONYENWE ANYị.