Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

HOSEA 2:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

HOSEA 2:2 IGBOB (Bible Nso)

Unu na nne-unu kpe ikpe, kpenu; n'ihi na ya onwe-ya abughi nwunyem, Mu onwem abughi kwa di-ya: ya wezuga ikwa-iko-ya nile n'iru ya, ya wezuga kwa ikwa-iko nile nke nwanyi nwere di ọ nākwa n'etiti ara-ya abua

Kekọrịta
HOSEA 2 IGBOB

HOSEA 2:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

“Unu guzogidenụ nne unu, rịọọnụ ya, nʼihi na ọ bụghị nwunye m, mụ onwe m abụkwaghị di ya. Gwanụ ya ka o wezuga ịkwa iko site nʼihu ya, ya wezugakwa ịgba akwụna nke dị nʼetiti ara ya abụọ.

Kekọrịta
HOSEA 2 BIU