Mafee gaa na ọdịnaya

HOSEA 2:19 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

HOSEA 2:19 IGBOB (Bible Nso)

M'gēkwere kwa ilu gi n'Onwem rue mb͕e ebighi-ebi; e, M'gēkwere ilu gi n'Onwem n'ezi omume, na n'ikpé, na n'ebere, na n'obi-ebere nile.

HOSEA 2 IGBOB

HOSEA 2:19 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Aga m ekwerekwa ịlụ gị dịka nwunye ruo ebighị ebi; aga m ekwerekwa ịlụ gị nʼezi omume na ikpe ziri ezi, nʼịhụnanya nke na-adịgide, nakwa obi ebere.

HOSEA 2 BIU