Mafee gaa na ọdịnaya

HOSEA 2:17 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

HOSEA 2:17 IGBOB (Bible Nso)

M'gēwezuga kwa aha nile nke Bealim n'ọnu-ya, agaghi-ehota kwa ha n'aha-ha ọzọ.

HOSEA 2 IGBOB

HOSEA 2:17 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nʼihi na aga m ewepụkwa aha niile nke arụsị Baal nʼegbugbere ọnụ ya, ha gaghị akpọkwa ha aha ọzọ.

HOSEA 2 BIU