HOSEA 2:16 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
HOSEA 2:16 IGBOB (Bible Nso)
Ọ gēru kwa n'ubọchi ahu, (ọ bu ihe si n'ọnu Jehova puta), na i gākpọm Chi; i gaghi-akpọkwam Beal ọzọ.
Kekọrịta
HOSEA 2 IGBOBHOSEA 2:16 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Nʼụbọchị ahụ,” otu a ka ONYENWE ANYị kwubiri, “Ị ga-akpọ m ‘Di m,’ ị gaghị akpọkwa m ‘nna m ukwu,’ ọzọ.
Kekọrịta
HOSEA 2 BIU