Mafee gaa na ọdịnaya

HOSEA 2:1 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

HOSEA 2:1 IGBOB (Bible Nso)

Sinu umu-nne-unu ndikom, Ami; si-kwa-nu umu-nne-unu ndinyom, Ruhama.

HOSEA 2 IGBOB

HOSEA 2:1 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

“Gwa ụmụnne gị ndị nwoke Ami, ‘nke pụtara ndị m,’ gwakwa ụmụnne gị nwanyị Ruhama, nke pụtara, ‘Unu ndị m hụrụ nʼanya.’

HOSEA 2 BIU