HOSEA 1:2-3
HOSEA 1:2-3 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Na mmalite okwu ONYENWE ANYị site nʼọnụ Hosiya, ONYENWE ANYị gwara Hosiya sị, “Gaa lụtara onwe gị nwanyị na-akwa iko na ụmụ amụtara nʼịkwa iko, nʼihi na dịka nwanyị alụrụ alụ nʼakwa iko, ala a na-akwa iko nke ukwu site nʼịgbahapụ ONYENWE ANYị.” Ya mere, ọ gara lụọ Goma nwa Diblaim, onye tụụrụ ime mụọra ya nwa nwoke.
Kesaa
Gụọ HOSEA 1HOSEA 1:2-3 Bible Nso (IGBOB)
Isi-nmalite nke ikwu-okwu Jehova n'ọnu Hosea. Jehova we si Hosea, Je, luru n'onwe-gi nwunye nke nākwa iko na umu amuru n'ikwa-iko: n'ihi na ala nka nākwa iko nke-uku, ghara iso Jehova. O we je luru Gomea nwa-nwayi Diblaim; owe turu ime, mutara ya nwa-nwoke.
Kesaa
Gụọ HOSEA 1