NDI-HIBRU 8:1-2
NDI-HIBRU 8:1-2 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Isi okwu dị nʼihe niile anyị na-ekwu bụ nke a, na anyị nwere onyeisi nchụaja dị otu a, bụ onye na-anọdụ ala nʼaka nri nke ocheeze onye ahụ kachasị ihe niile elu nʼeluigwe. Onye na-eje ozi nʼebe nsọ ahụ, bụ ezi ụlọ ikwu ahụ Onyenwe anyị ji aka ya wuo, ọ bụghị mmadụ wuru ya.
Kesaa
Gụọ NDI-HIBRU 8