Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

NDI-HIBRU 12:16 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

NDI-HIBRU 12:16 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Hụnụ na o nweghị onye na-ebi ndụ ruru unyi maọbụ onye nke na-enweghị nsọpụrụ dịka Ịsọ, onye nke rere ọnọdụ ọmụmụ ya nʼihi otu efere nri.

NDI-HIBRU 12:16 IGBOB (Bible Nso)

ma ọ di onye ọ bula nke nākwa iko, ma-ọbu nke emeruru emeru, dika Isọ, onye rere di-ọkpara ya onwe-ya bu n'ọnọdu otù oriri.