NDI-HIBRU 11:17-19
NDI-HIBRU 11:17-19 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Site nʼokwukwe Ebraham ji Aịzik chụọ aja mgbe a nwalere ya. Onye ahụ natara ihe ndị ahụ e kwere nkwa, dị njikere iji otu nwa ahụ o nwere chụọ aja, ọ bụ ezie na Chineke kwuru maka ya, “Ọ bụ site nʼAịzik ka a ga-akpọ mkpụrụ gị aha.” Ebraham chere na Chineke pụrụ ime ka onye nwụrụ anwụ site nʼọnwụ bilie, dịka ihe ịma atụ otu ahụ ka o mekwara, nʼihi na ọ nataghachikwara ya.
Kesaa
Gụọ NDI-HIBRU 11NDI-HIBRU 11:17-19 Bible Nso (IGBOB)
Mb͕e anānwa Abraham, ọ bu okwukwe ka o ji che Aisak n'iru Chineke dika àjà: e, onye ahu nke narari nkwa ahu nke-ọma nēche nwa-nwoke ọ muru nání ya n'iru Chineke dika àjà: bú onye ekwuru okwu bayere ya, si, Nime Aisak ka agākpọ nkpuru-gi: ebe ọ nāgu na Chineke puru ime ka o si ọbuná na ndi nwuru anwu bilie; nke ọ naghachi-kwa-ra ya site n'ebe ahu nime ilu.
Kesaa
Gụọ NDI-HIBRU 11