HAGAI 2:23
HAGAI 2:23 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
“ ‘Nʼụbọchị ahụ,’ ka ONYENWE ANYị, Onye pụrụ ime ihe niile na-ekwu, ‘Aga m ewere gị bụ onyeozi m Zerubabel nwa Shealtiel,’ ọ bụ ihe ONYENWE ANYị kwuru, ‘mee gị ka ị dị ka mgbaaka akara m, nʼihi na ahọrọla m gị,’ Ọ bụ ONYENWE ANYị, Onye pụrụ ime ihe niile na-ekwu.”
Kesaa
Gụọ HAGAI 2HAGAI 2:23 Bible Nso (IGBOB)
N'ubọchi ahu, (ọ bu ihe si n'ọnu Jehova nke usu nile nke ndi-agha puta), ka M'gēwere gi, Zerubabel nwa Shealtiel, bú orùm, (ọ bu ihe si n'ọnu Jehova puta), me gi ka i di ka nb͕a-aka-akàrà: n'ihi na gi ka M'rọputaworo; ọ bu ihe si n'ọnu Jehova nke usu nile nke ndi-agha puta.
Kesaa
Gụọ HAGAI 2