HABAKUK 3:3-4
HABAKUK 3:3-4 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Chineke si na Teman bịa, Onye Nsọ ahụ sikwa nʼugwu Paran. Sela Ebube ya na-ekpuchi eluigwe, otuto ya jupụtakwara nʼụwa. Ịma mma ya na-achapụta dịka ihe anyanwụ ụtụtụ, ihe na-enwupụta site nʼaka ya, ọ bụkwa nʼebe ahụ ka e zoro ike ya.
Kesaa
Gụọ HABAKUK 3