HABAKUK 3:18 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
HABAKUK 3:18 IGBOB (Bible Nso)
Ma mu onwem gāṅuri ọṅu nime Jehova, M'gēteghari egwú ọṅù nime Chineke nke nzọputam.
Kesaa
HABAKUK 3 IGBOBHABAKUK 3:18 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
mụ onwe m ga-anọgide na-aṅụrị ọṅụ nʼime ONYENWE ANYị. Aga m etegharịkwa egwu ọṅụ nʼime Chineke Onye nzọpụta m.
Kesaa
HABAKUK 3 BIU