Mafee gaa na ọdịnaya

HABAKUK 2:7 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

HABAKUK 2:7 IGBOB (Bible Nso)

Ọ̀ bughi n'otù ntabi-anya ka ha gēbili, bú ndi nāta gi aru, ka ha gēteta, bú ndi nēme ka i ma jijiji, i gāghọ-kwa-ra ha ihe-npunara?

HABAKUK 2 IGBOB

HABAKUK 2:7 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ọ bụ na ndị i ji ụgwọ agaghị abịakwasị gị na mberede? Ọ bụ na ha agaghị eteta nʼụra, mee gị ka ị maa jijiji? Mgbe ahụ ka ha ga-eji gị mee ihe ha chọrọ.

HABAKUK 2 BIU