Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

JENESIS 9:2 - Compare All Versions

JENESIS 9:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Egwu unu na ụjọ unu ga-adakwasị anụmanụ niile nke ụwa nke dị ndụ, na anụ ufe niile nke eluigwe, na ihe e kere eke niile na-akpụgharị nʼala, na azụ niile dị nʼosimiri. Ewerela m ha niile nyefee unu nʼaka.

JENESIS 9:2 IGBOB (Bible Nso)

Egwù-unu na ujọ-unu gādikwasi n'anu nile ọ bula nke uwa nke di ndu, na n'anu-ufe nile ọ bula nke elu-igwe; tiyere ihe nile ọ bula nke ala nēnuputa, tiye-kwa-ra azù nile nke oké osimiri, n'aka-unu ka enyeworo ha.