Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

JENESIS 6:7 - Compare All Versions

JENESIS 6:7 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nʼihi ya, ONYENWE ANYị sịrị, “Aga m esi nʼụwa kpochapụ mmadụ niile m kere eke. E e, mmadụ na anụmanụ niile, na ihe e kere eke na-akpụgharị nʼelu ala, na anụ ufe niile. Nʼihi na o wutere m na m kere ha.”

JENESIS 6:7 IGBOB (Bible Nso)

Jehova we si, M'gēkpochapu madu n'elu ala, bú ndi M'keworo; ma madu, ma anu-ulo, ma ihe nākpu akpu, ma anu-ufe nke elu-igwe: n'ihi na echeghariwom na emerem ha.