Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

JENESIS 6:19 - Compare All Versions

JENESIS 6:19 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ị ga-ewebata ihe niile e kere eke dị ndụ, abụọ abụọ, oke na nwunye, ichebe ha ndụ.

JENESIS 6:19 IGBOB (Bible Nso)

Ọ bu kwa ufọdu nime anu nile ọ bula nke di ndu, nime anu-aru nile, abua abua n'aha nile ọ bula, ka i gēme ka ha bata n'ub͕ọ, idebe ha ndu tiyere onwe-gi; oke na nwunye ka ha gābu.