JENESIS 6:14
JENESIS 6:14 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ya mere, jiri osisi gofa wuore onwe gị ụgbọ mmiri. Rụnye ọtụtụ ọnụụlọ nʼime ya. Jiri korota techie elu ya na ime ya.
Kesaa
Gụọ JENESIS 6Ya mere, jiri osisi gofa wuore onwe gị ụgbọ mmiri. Rụnye ọtụtụ ọnụụlọ nʼime ya. Jiri korota techie elu ya na ime ya.