JENESIS 49:10
JENESIS 49:10 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Mkpanaka eze agaghị esite nʼebe Juda nọ wezuga onwe ya, maọbụ mkpanaka onyendu esi nʼagbata ụkwụ ya pụọ, tutuu ruo mgbe eze ahụ nwe ya ga-abịa, irube isi nke mba niile ga-abụ nke ya.
Kesaa
Gụọ JENESIS 49