Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

JENESIS 48:4 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

JENESIS 48:4 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ọ sịrị m, ‘Lee, aga m eme ka ị mịa mkpụrụ, baakwa ụba nʼọnụọgụgụ. Aga m eme ka ị ghọọ ọgbakọ ọtụtụ mba. Aga m enye gị ala a ka ọ bụrụ ihe nketa ebighị ebi maka agbụrụ gị ndị ga-esote gị.’

JENESIS 48:4 IGBOB (Bible Nso)

sim, Le, M'nēme gi ka i mua ọmùmù, M'gēme kwa gi ka i ba uba, M'gēme kwa gi ka i ghọ nkpọkọta ndi di iche iche; M'gēnye kwa nkpuru-gi gānọchi gi ala nka, ka ọ buru ihe-onwunwe ebighi-ebi.