JENESIS 40:15 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
JENESIS 40:15 IGBOB (Bible Nso)
n'ihi na ezupurum n'ala ndi-Hibru n'ezie: ọzọ kwa, n'ebe a emeghm ihe ọ bula ka ha we tinye m n'olùlù a.
Kesaa
JENESIS 40 IGBOBJENESIS 40:15 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụ ntọrọ ka atọọrọ m site nʼala ndị Hibru. Nʼotu aka ahụ, nʼebe a ọ dịkwaghị ihe ọjọọ ọ bụla m mere nke kwesiri ka atụnye m nʼụlọ mkpọrọ a.”
Kesaa
JENESIS 40 BIU